iru Mgbede
Iru Mgbede bụ mmemme Igbo n’emere ụmụ ha ndị nwanyị mgbe ha tozuru agbọghọbịa ma rụọ ogugo ịlụ di.
Ya bụrụ mgbe elu ka bụ ala osa, ndị Igbo ji iri mgbede eme ngala mana ugbua ana ahutazi ya dịka ihe mgbe ochie..
Please subscribe to my YouTube channel ???? ????
That’s all the support I need to push odinala na omenala n’iru.
Click to rate this post!
[Total: 0 Average: 0]
You must sign in to vote