Uru Ọrụ Ugbo Bara N’ala Igbo
Obodo n’enweghị ndị ọrụ, ụgbọ nnukwu ihe kọrọ ha, agụụ na anyụ obodo ahụ anya oge ọ bụla…
Ọrịa dị iche iche na ejupụtakwa na ya..
Ọ bụ ihe oriri akọpụtara n’ala n’enye mmadụ ike na-enyekwa ndụ..
Onye ọbụla dị ndụ, ma onye ihu ma onye azụ gbadoro ụkwụ na ọrụ ụgbọ. Nke a pụtara na onye ọrụ bekee ma onye na azụ ahịa, ha nile dabere na ihe akọpụtara n’ala.
Ọ dịghị onye ga asị na ya anaghi eri ihe oriri…
Subscribe to my YouTube channel
Follow me on Tiktok: Adanma~Adaigbo
Click to rate this post!
[Total: 0 Average: 0]
You must sign in to vote