Uru Ekele Bara N’ala Igbo
Ị kele ekele bụ ihe mbụ ana akụziri nwatakịrị ma ọ na e tolite.
A bịa n’ime usoro ekele, ihe kachasị mkpa bụ iji nghọta, nsọpụrụ, nakwa obi ọcha eji kele ha..
N’ihi na ọ bụ nkea ga akọwa ebumnobi mmadụ nwere n’ebe ibe ya nọ n’agbanyeghị mgbe ụfọdụ
“Ụtọ abụghị n’ochi eze”
Please subscribe to my YouTube channel..
Follow me on Tiktok: Adanma~Adaigbo or click on the link below
https://vm.tiktok.com/ZMNR9RPGD/
Click to rate this post!
[Total: 0 Average: 0]
You must sign in to vote